Add to playlist

  • New playlist

Ridm.

"Rhythm for everyone!"

logo

Ridm.

track

Beer Parlor Discussions

Lyrics

You're welcome to beer parlor discussion na 90.FM

(OPP worldwide)

Ijele

Mr. Flavour

Oyorima

Ina anụ ife mụ na ekwú?

Ina anụ ife mụ na akọ?

Ina anụ ife mụ na ekwú ei?

Ina anụ ife mụ na akọ?

I used to crush on Yemi Alade

Ònye zie mụ kiss nga ji de

Aza nie the Bull, Amokachi

Añuzie m' milk, nwa onochie (m na agwa gi o)

Baby baby mụ, what's up?

She say she never see alert

Ịpụta zie n'eba kà anyị rụọ

Irute zie n'eba kà anyị i kwụọ

She tell me say she dey Dubai, no ticket money, no alert

Nwanyị nwata miss eeh

Alert gbuo gị dia eeh (alert kill you there)

Alert gbuo gị dia eeh

Alert ṅụọ gị anya eeh

Alert gbuo gị dia eeh

Alert gbuo gị dia eeh

Alert merụọ gị arụ eh

Ya gbuo gị egbuo

Judi, Judi, pepper soup ọbụ ego ọ ne?

Anụ nchị na abacha ịgà ata eh

Fancha ọbụ ego ọ ne?

Nlecha nlecha, ụmụ nwanyị an'ebugheri ife

Kere mu kere mu kere re eh

Kere mu kere mu kere re eh

It's her birthday eh

A beautiful day to remember eh

It's a good day eh, a beautiful time to remember eh

I bought her some roses and flowers

Just to express my love oh

Osi mụ kedụ ife dị ife a?

Ifuro Porsche go nye mụ?

...

Lyrics powered by musixmatch. This Lyrics is NOT for Commercial use and only 30% of the lyrics are returned.

Similar Songs